Gaa na ọdịnaya

Ihu mbụ

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Nnọọ na Wikipedia

,
akwụkwọ nkà ihe ọmụma efu nke onye ọ bụla nwere ike idezi..

Edemede egosipụtara

Chimamanda Ngozi Adichie
Chimamanda Ngozi Adichie

Chimamanda Ngozi Adichie bụ onye odee akwụkwọ si na mba Nigeria. Amuru ya na Street Enugu. O gara akwụkwọ mahadum na Mahadum nke Nigeria di na obodo Nsukka. N'ebe ahụ, oji otu afo na ọkara wee guo akwụkwọ gbasara ọgwụ. Ọ hapuru Naijiria gaba mba Amerika mgbe odi afo iri na-iteghete. Na mba Amerika, Ọ bidoro akwụkwo na Drexel University nke di na Philadelphia, Pennsylvania. Site n'ebe ahụ, ogukwara na Eastern Connecticut State University, Johns Hopkins University, na Yale University; ha niile di na mba Amerika.

Otutu n'ime akwụkwọ Adichie dere nwere ngalaba obibi na Nsukka ebe azuru ya na ntakiri. Obu mgbe ọ na agụ akwụkwọ na mahadum ka obidoro debe akwụkwo akụkọ. Oburu ụzọ dee akwukwo ábu ana akpọ Decisions (1997), nke n'eso ya bụ For Love of Biafra (1998). Ọ turu ugo na mmara ndị mmadu mgbe odechara Purple Hibiscus, akwụkwọ akụkọ nke izizi odere. Adichie eweela otutu akwụkwọ ma kpọọ Chinua Achebe na Buchi Emecheta ndị ndú ya. Ihe ndị odere gbasara ukwu na ndọrọ ndoro jikotara ndị ojii na ndị ọcha, okachasi site na Ndị Igbo. Adichie ma ekwu okwu oha. Onyela otutu okwu mmechi na mmeghe akwụkwo na mahadum di iche ichè, okachasi na Williams College (2017), Harvard University (2018), na American University (2019).(Full article...)

Ị maara? ...

Otu Umu Nwanyi
Otu Umu Nwanyi
  • Igbo hailaif malitere mbụ na mpaghara ndịda ọwụwa anyanwụ nke Naịjirịa, n'oge 1950
  • Ikwokirikwo (Ikwokilikwo) bụ ụdị egwu Igbo dị elu nke na-emetụta Ogene, Ụdị a pụtara na mbido 1970s.
  • Egwu Atilogwu so na egwu ọdịnala a na-agba na Enugu Steeti
  • Bongo Owerri (Bongo/Bongo Igbo) bụ ụdị egwu Igbo dị elu sitere na ndị Igbo bi na Owerri.
  • Odumodu bụ ụdị egwu ndị mmadụ si Arochukwu, Bende, Ohafia, Abiriba, Umuahia, Ikwuano, na Ngwa ndị Igbo, nke Abia steeti.
  • Egwu Egedege bụ otu n'ime ekike egwu ọdịnala ama ama na egwu ọdịnala ndị eze nke Igbo na-eme na Anambra.
  • Egwu Agbachaekurunwa bụ ihe eji mara ndi Ụmụcho Ụmụediabali Ihitteaforukwu Ahịa azụ Mbaise n'Imo Steeti.
  • Agborogwụ ma ọ bụ Ekereavụ bụ egwu eji mara Ogorinawuibe, Umumbiri Oparanadim Ekwerazu, Ahịa azụ Mbaise n'Imo steeti
  • Egwu MMỤTAKA bụ egwu ndi obodo Ubaha nke di n' Umunze Anambra Steeti. Egwu a si n' egwu a na-akpo Mkpọkịtị wee pụta
  • Na mba Netherlands, ndị mmadụ na-eji polders eme ka osimiri ghọọ ala ubi?
  • Ka ọ dị na mba Arabic, "nke Alhambra" pụtara "ihe na-acha ọbara ọbara nke abụọ"?

Foto egosipụtara

Ọjà
Ọjà

Ọjà bụ ngwa egwu si n'ọwụwa anyanwụ Naijiria nke a na-ejikarị ngwa ndị Naijiria ndị ọzọ dị ka ekwe, udu, igba, okwa na ichaka/osha eji agu egwu. Ngwá egwú a pụrụ iche ‘na-ekwu okwu’ ka ndị na-akụ egwu na ndị na-agba egwú, na-agba egwu. N'oge a na-agba egwu mmawu na ọwụwa anyanwụ Naijiria, onye ọfụfụ oja na-edu egwu na abụ otuto. Onye isi ofufu ọjà na-enwe ike iwepụta ọtụtụ ụda dị ka okwu ọnụ. Ọ bụrụ na onye dị mkpa abanye n'ime oghere igba egwu, onye n'afu ọjà nwere ike iji ngwá egwu a kpọsaa aha onye ahụ.

Lee fòtó ndị ọzọ na Commons.

Wikipedia's sister projects

Wikipedia is written by volunteer editors and hosted by the Wikimedia Foundation, a non-profit organization that also hosts a range of other volunteer projects:

Wikipedia languages

This Wikipedia is written in English. Many other Wikipedias are available; some of the largest are listed below.